
Igwe Of Adazi Nnukwu – Prof Augustine Ikechukwu Obiekezie Is Dead
Igwe Of Adazi Nnukwu – Prof Augustine Ikechukwu Obiekezie Is Dead
Nnukwu ihe mere anyị na Adazi-Nnukwu… 💔💔💔
Chi ewere ehihie jie na obodo anyị 🥺🥺🥺🥺🥺🥺
Okeosisi adaaala na mberede 😥😥😥😥😥😥😥
Ọ bụ onye ka anyị ga akọrọ?? 🤔 🤔 🤔 🤔
Njinji ejie nu ooooooo!!! 😭😭😭😭😭😭😭😭😭
Adamaaaaaa! Adamaaaaaa!! Adamaaaaaa!!!
Igwe Oradume!!!
Igwe Chikwadolu!!!
Igwe si na Aka_Chukwu!!!
Ugo Mmuta na Adazi-Nnukwu!!!
Ọ kaa o buru ụzọ!
Igwe ọha nyelu !!!
O ji scholarship eme ọgọ!!!
Igwe Dị Ọhamma na Adazi !!!
Igwe kwụ N’eziokwu… Igwe N’eje Ụka!!!
Your Majesty, you left us too sudden… We were still anticipating more grace from your sea of wisdom.
Igwe Prof Augustine Ikechukwu Obiekezie (Adama Adazi-Nnukwu), Jee Nke Ọma!